MBURU METUTARA NZUZU NA NSIRIHU UWA NDI IGBO NA NDI BEKEE: N’USORO ASUSU NCHEKE

Florence Uju Ibeh, Patrick Umezi

Abstract


Isiokwu nchocha a bu Mburu Metutara Nzuzu na Nsirihu uwa Ndi Igbo na Ndi Bekee : n’ Usoro Asusu Ncheke. Ebumnuche nwa nchocha bu ichoputa ma e nwere ndiiche di n’etiti echiche  mburu ndi metutara nzuzu na nsirihu uwa ndi Igbo na nke ndi Bekee. Usoro e jiri mee nchocha a bu usoro nkowa nke Sovee. Atutu e jiri mee nchocha bu Atutu Ncheke na  Atutu Njirimee. Ka e mechara nchocha a, a choputara na e nwere otutu ndiiche n’echiche mburu metutara nzuzu na nsirihu uwa ndi Igbo na nke ndi Bekee. Ufodu n’ime ihe ndi a choputara bu: a bia na nsirihu uwa ndi Igbo, ehi bu anumanu na-eri oke oriri ebe ezi na anyinya ibu bu anumanu ziputara nke ndi Bekee. Na nzuzu gbasara nleli na nganga, o bu enyi na torotoro na nsirihu uwa ndi Igbo, ebe o bu enyi nnunu na nsirihu uwa ndi Bekee. Na nzuzu gbasara fomfoju akpa, agwo bu anu nwere anya ukwu na irikota nke ya na ibe ya na nsirihu ndi Igbo ebe o bu  ezi na nsirihu ndi Bekee. Nchocha a ga-abara ndi nkuzi, umu akwukwo na ndi nwere mmasi n’ihe gbasara isiokwu a uru.  Na mmechi, aro nwa nchocha na-atu  bu: ka ndi okwu di n’aka gbaa ndi choro imu asusu na omenala Igbo n’ulo akwukwo di elu ume site n’inye ha ego nkwado ha ga-eji na-agaghari maka ime nchocha gbasara asusu di iche iche. Ha kwesikwara ikwado ndi choro ide akwukwo n’akuko ala obula ume. Nke a gaeme ka e nwee otutu akwukwo ederede maka nke a. E mee etu a, ogo asusu Igbo gaarigo elu karia ka o di ugbu a.

 


Full Text:

PDF

References


Bloomfield, L. (1933). Language. London: George Allen and Unwin.

Deigmen, A. (2003). Metaphorical Expression and Culture: An indirect link. Journal

of Metaphor and Symbols, vol. 18, ihu 255 – 271.

Echeruo, M. J. C. (2001). Igbo-English Dictionary. Lagos: Learn Africa Plc.

Fauconmier, G. (1985). Mental Spaces. Cambridge: MA: MIT Press.

Halupka-Resetar, S. & Radic, C. (2003). Animal Names Used In Addressing People In

Serbian. Journal Of Pragmatics Vol. 35, Ihu 190 – 199.

Lakoff, G. (1987). Women, Fire And Dangerous Things: What Categories Reveal

About The Mind. Chicago: University Of Chicago.

Langacker, R. W. (1991). Foundations of Cognitive Grammar 2: Standford: Standford

University Press.

Low, G. D. (1982). On Teaching Metaphor. Oxford: Oxford University press.

Mbah, B. M & Edeogu, P. N. (2012). “The Semantics ff The Verb – ‘Se’: A Cognitive

Semantic Studyâ€. International Institute of Science, Technology and

Education, 2. 41 – 47.

Mbah, B. M. & Mbah, E. E. (2014). Atụtụ Amụmamụ Asụsụ. Nsukka: University of

Nigeria Press.

Ndimele, O. M. (2007). Semantics And The Frontiers Of Communication (2nd ed.) Port

Harcourt: University of Port-Harcourt press.

Ngoesi, M. C. (1993). Nchịká»ta Ihe á»mụmụ Nke Asụsụ Igbo. Nkpor: Optimal Press.

Ngugo, M. O. (2007). Ndị Igbo Na AkụkỠNtỠAla Ha. Lagos: Matag Printing.

Nnaji, H. I. (1995). Modern English Igbo Dictionary. Onitsha: Gonaj Books

Publishers.

Ọnwụdufo, F. O. F. (2013). Mmanụ E Ji Eri Okwu (vol. 1). Nimo: Rex Charles and

Patrick Publishers.

Saeed, J. I. (2003). Semantics. Maiden: Blackwell publishing.

Silaski, N. (2013). Animal Metaphors And Semantic Derogation – Do Women Think

Differently From Men?. University Of Belgrade, Serbia. Faculty Of

Economics. Http//Www.Academia.edu E Wetara Ya n’April 2, 2020

Sjorstrom, S. (1999). From Vision Top Cognition: A Study Of Metaphor And

Polysemy In Swedish. Na J. S. Allwood And Greenford (Ọhz) Cognitive

Semantics Ihu 67 - 70. Armster: John Benjamins Publishing.

Talmy, L. (2000). Towards A Cognitive Semantics. Cambridge: MIT

Umezi, P. (2018). Echiche Mbụrụ Anụmanụ N’asụsụ Igbo Na Bekee. Ph.D Semịna Iji

Mezu Nchá»rá» Ihe Ọmụmụ AFL 904 Na Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka Na

Eshia. Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka

Wee, L. (2004). Proper Names And Theory Of Metaphors. Cambridge: Cambridge

University Press.

Ndị a Gbara Ajụjụ Ọnụ

Maazị Frank Nwabufo, gbara afỠiri asaa na ise, onye Ogidi na Kansụl ime obodo

Idemili ná»t, Steeti Anambara. Onye á»rụ oyibo lagoro ezumike nka.

Maazị Willy Okonkwá», gbara afá» iri asaa na abụá», onye Agụlụ na Kansụl ime obodo

Anaocha, Steeti Anambara. Ojiegoachụego.

Maazị Charles Ogbuagu, gbara afỠiri asaa , onye Agụlụ na Kansụl ime obodo

Anaá»cha, Steeti Anambara. Ojiegoachụego.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.