AKỤKỤ AHỤ MMADỤ DỊ KA MBỤRỤ NSINUCHE N'ASỤSỤ IGBO

Ifunanya Nzubechukwu Dimebo, Ibeabuchi Felix Nna

Abstract


Ọná»dụ asụsụ Igbo na maapụ á»mụmụ asụsụ, á» kachasị nghá»ta okwu abụchaghị nke á»ma. Ọ bụ eziokwu na e meela á»tụtụ nnyocha na ngalaba sayensị asụsụ ndị á»zá» dị ka á»dịdị ụda, á»dịdị ụdaasụsụ, mmebe okwu na usoro okwu. Mana e nwekebeghị nke e mere na nghá»ta okwu ma e were ya tụnyere ndị á»zá», nke kpalitere nchá»cha a. Nchá»cha a ga-eleba anya n’ “Akụkụ Ahụ Mmadụ dị ka Mbụrụ Nsinuche n'Asụsụ Igboâ€. Ebumnobi mbụ bụ ịchá»pụta ma asụsụ Igbo á» na-ewube okwu ya site naanị na ngwaa dị ka e dere na mbụ. Nke abụỠbụ ịchá»pụta ma a na-ahụta ụfá»dụ akụkụ ahụ mmadụ na mmebe okwu asụsụ Igbo n'ụdị mbụrụ nsinuche. Nke ikpeazụ bụ ịmata ma mbụrụ á» bụ naanị atụmatụ okwu iji chá»á» okwu mma ka e nwere ihe á»zá» á» na-arụ. Usoro nnyocha a dabeere na ká»pus; á» bụkwa Atụtụ Mbụrụ Nsinuche (Conceptual Metaphor Theory) dị ka Lakoff (1987) tụpụtara, ka anyị gbasoro wee mee nchá»cha a. Anyị sitere na nchemiuche wee nweta ngwa nchá»cha n'ihi na ndị nchá»cha bụ ndị amaala na ndị mara nke ekwe na-akụ n’asụsụ Igbo. Ọ bụ site n’ije (e-logon) n’á»ba akwụkwá» Watchtowers ka anyị gbadoro ụkwụ wee hazie ngwa nchá»cha ndị a. Ndị nchá»cha chá»pụtara n'etiti ihe ndị á»zá» na ndị Igbo na-eji okwu atụ dị mma arụ á»rụ; ha jikwa ụfá»dụ akụkụ ahụ mmadụ emepụta mkpụrụokwu tinyere na mbụrụ abụghị naanị okwu e ji achá» ederede mma, kama okwu e ji ekwurịta okwu kwa ụbá»chị. Ndị nchá»cha tụrụ aro ka e bido á»mụmụ gbasara isiokwu a, iji nyekwu ihe akaebe banyere á»ná»dụ mbụrụ nsinuche n'asụsụ Igbo site n'iji á»rụ a dị ka ihe nlereanya.

Full Text:

PDF

References


Anagbogụ, P. N., Mbah, B. M. and Eme, C.A. (2010). An Introduction to Linguistics.

Awka: Amaka Dreams.

Antonio B. & Javier V. (2014). An Overview of Cognitive Linguistics. Retrieved

January 2nd, 2019 from http://www.researchgate.net/publication/242182668.

doi:10.107 /hcp.32.05bar.

Chukwuma O. O. (2012). Meaning And Thematic Roles In The Igbo

Language.Unizik Journal of Arts and Humanities.13, 2. Awka: Nnamdi

Azikiwe University, Awka.

Evans, V., Bergen, B.K. Zinken J., (2015). The Cognitive Linguistics Enterprise: An

Overview. Retrieved January 2nd, 2019 from

http://www.researchgate.net/publication/265270231.

Finch (2000). Linguistic Terms and Concepts. Lagos. Palgrave Macmillan.

Ikeká»nwụ, C., Ezikeojiakụ, P., Ụbanị, A., and Ugá»jị, J. (1999). Fá»ná»lá»ji na Grama

Igbo. Ibadan: University Press.

Lakoff, G. & Mark J., (1980). Metaphors We Live By. Chicago: University of

Chicago Press.

Lakoff, G., (1987). Women, Fire, and Dangerous Things: What Categories Reveal

About The Mind.Chicago: University of Chicago Press.

Ndimele, M. O., (1997). Semantics: The Frontiers of Communication. Port Harcourt:

University of Port Harcourt Press Limited.

Nworgu, B. G. (2006). Educational Research: Basic Issues and Methodology. Nsukka:

University Trust Publishers.

Okolo, B.A. and Ezekeojiaku, P.A. (2012). Introduction to Language and Linguistics.

Port Harcourt:Sunray Publications Ltd.

Ponterotto, D., (2014). Studies in Conceptual Metaphor Theory.Retrieved January 2nd,

from http://www.aracneeditrice.it.

Pustejovsky, J., (1995). The Generative Lexicon. Cambridge, M.A.: MIT Press.

Sachnine, M. and A. Akin. (1997). Dictionnaire Yorùbá Français, Suivi D’un Index

Français Yorùbá.Paris / Ibadan: Éditions Karthala / Ifra-Ibadan.

Sheel, S. D. (2002). An Overview Of Selected Lexical Semantic Themes Based On

The Mentalist Postulate. Retrieved January 22nd, 2019 from

[email protected].

Sweetser, E. (1990). From Etymology To Pragmatics: Metaphorical And Cultural

Aspects Of Semantic Structure. Cambridge: Cambridge University Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.