Anyaukwu, Anyaụfụ na Ekworo: Nzịza Zara Ezi N’Agụmagụ Ndị A Há»á»rá»

Anagor, Chioma C.; Anachuna, Chinelo C.

Abstract


Anyaukwu, anyaụfụ na ekworo bụ nzịza zara ezi n’ụwa taa n’ihi na á» bụ agwa ná» n’ime mmadụ nke anaghị ahụ anya belụsá» mgbe e zipụtara ya n’omume. Ha na-amalite mgbe mmadụ kwụsịrị inwe ịhụnanya ebe mmadụ ibe ya ná», enweghị afo ojuju etu ihe si dịịrị ya wee chá»zie ka á» dị ka agbataobi ya maá»bụ mmadụ ịta Chi ya ụta ihe o jighị kee ya ka á» dị ka onye á»zá» ihe na-agara nke á»ma mana á» maghị na onye á»bụla nwere nsogbu na-arahụnyere ya n’ute nke ego agaghị ewepụnwu. Anyaụfụ na anyaukwu na-agaká» á»nụ wee kpá»bata ejima ha bụ ekworo nke á»rụ ya bụ ikpali mmadụ ime ihe á»bụla o nwere ike ime iji napụ onye á»zá» ihe ya n’ike maá»bụ wepụ ndụ ka ụwa bụrụ naanị nke ya. N’ụwa taa, nwanne na-egbu nwanne ya, enyi na-egbu enyi ya ka o wee napụ ya ihe nketa ya maá»bụ ka á» bụrụ naanị ya ka ihe á»ma na-emere. Ọ chá»ghị ka onye á»zá» ka ya n’ụzá» á»bụla. Ya mere nwanchá»cha ji gbasoo usoro nká»wa ma were atụtụ saikoanalisis nke Sigmund Freud tụpụtara n’afá» 1856-1939 A bụ atụtụ na-eleba anya n’á»ná»dụ ime mmụỠmmadụ wee tụchaa agụmagụ ejije na iduuazị ndị a há»á»rá» nke gụnyere; Enyi Mere Enyi Ya, Ihe Anyaukwu Mere Enyi AbụỠna Onye Anyaukwu Na-Ebute Agba Enyi iji zipụta ka ndị odee agụmagụ Igbo si ezipụta ha n’agụmagụ ha ma gosipụta á»ghá»m ha na-ebute na ndụ. A chá»pụtara na anyaukwu na anyaụfụ sitere na-enweghị afá» ojuju, enweghị ntụkwasị obi n’onwe na n’ebe Chi kere mmadụ ná», oke á»chịchá» na obi á»já»á». A hụkwara á»ghá»m á» na-ebute dị ka itisa enyi na enyi, ịkatá» mmadụ na iwepụ ndụ. Nchá»cha a ga-abara onye á»bụla uru malite na ndị na-achị achị ruo na ndị a na-achị n’ihi na a ga-ahụ á»ghá»m anyaụfụ na anyaukwu na-ebute na mkpa á» dị na onye á»bụla nwere afá» ojuju n’onwe ya iji hụ na mba Naịjirịa dịkwa mma á»zá». Ọ ga-abakwara ndị ntorobịa uru ka ha mata na ekworo nwere ike iduba ha n’iwepụ ndụ onye á»zá».

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.