AGWARA NA NJIRIMARA ASỊNILU ANỤMANỤ DỊ ELU NA NSIRIHỤ NDỤ NDỊ IGBO N’USORO AMỤMAMỤ NCHEKE

Florence Uju Ibeh, Boniface M. Mbah

Abstract


Asịnilu bụ okwu nka nke na-eyi ilu n’ụdị ya mana á» bụghị ilu maka na, a na-asị na otu ihe, dị ka mmadụ, anụmanụ ma á» bụ ihe nkịtị kwuru otu ihe ma á» bụ ihe á»zá». Agwara na njirimara ihe pụtara á»dịdị ahụ na agwa ihe na-akpa e jiri mara ihe a na-ekwu maka ya. Ihe kpalitere nchá»cha a bụ imata ihe mere e ji asị na otu anụ sịrị nke a ma á» bụ nke á»zá». Ebumnobi ufá»dụ nchá»cha a bụ ịká»wa asịnilu, ịtụcha agwara na njirimara anụmanụ dị elu n’usoro echiche asịnilu na ịchá»pụta echiche dịgasị n’asịnilu ndị a há»á»rá». Usoro nchá»cha a bụ kenká»wasị sovee. Ngwa á»rụ nchá»cha a si n’akwụkwá» á»gụgụ, ajụjụ á»nụ, tinyere ndị nchá»cha ji isi ha chepụta dị ka ụmụafá» Igbo. Atụtụ e jiri mee nchá»cha a bụ atụtụ ndịna ncheke. Nchá»pụta ụfá»dụ bụ na e si n’agwara na njirimara anụmanụ wube asịnilu dị ich iche, á»zá» bụ na ejinwu atụtụ ndịna ncheke ká»wara nhazi echiche na nchịgharị echiche mee nchá»cha a. Nchá»cha a ga-abara ndị nkuzi, ụmụ akwụkwá» na ndị nchá»cha uru. Nchá»cha a na-atụ aro ka ndị nwere mmasị n’ụdị ihe á»mụmụ a mekwuo nchá»cha n’agwara na njirimara anụmanụ ndị á»zá».

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.