Egwu Ọdịnala Igbo: Ngwaá»rụ E Ji Azụlite Ụmụaka

Ifeyinwa Cordelia Isidienu

Abstract


Egwu nwere ikike dị egwu n’iji zisaara á»hanaeze ozi dị mkpa, ma bụrụ otu ụzá» e si azụlite ụmụaka n’ihe ga-abara ha uru na ndụ. Ọ bụ ihe na-agba anya mmiri na nleghara anya ụfá»dụ ndị na-eleká»ta ụmụaka leghaara iji egwu á»dịnala na-azụlite ụmụaka na-etolite etolite n’oge ugbua. Ọná»dụ a so ebute agwa á»já»á» dị iche iche a na-ahụ n’etiti ndị na-etolite etolite. Ebumnobi nchá»cha a bụ: izipụta ụzá» a ga-esi kwalite egwu á»dịnala Igbo dịka ngwaá»rụ a ga-eji na-azulite ụmụaka na-etolite etolite n’ịkpa ezi agwa maka á»dịmma obodo. Nchá»cha a ga-emekwa ka á»ná»dụ egwu á»dịnala Igbo kwudosie ike. A gbasoro Atụtụ Nzụlite Ụmụaka nke Thompson Ross (2008) dere. A gbara ndị mmadụ ajụjụ á»nụ site na mpaghara ala Igbo dị iche iche iji chịká»ta egwu á»dịnala maka ụmụaka. A gbadoro ụkwụ n’ajụjụ nchá»cha aná» wee nweta ngwaá»rụ e ji mee nchá»cha a. Ha bụ: (a). Olee egwu á»dịnala dị iche iche e ji azụlite ụmụaka n’oge gboo? (b). Ndị na-eleká»ta ụmụaka a ka ji egwu á»dịnala azụlite ụmụaka n’oge ugbua? (ch). Kedụ á»ghá»m dị n’ileghara egwu á»dịnala anya wetere n’á»ná»dụ ịzụlite ụmụaka? (d). Zipụta ụzá» a ga-esi kwalite egwu á»dịnala ka á»ná»dụ ya wee kwụrụ chịm? A chá»pụtara n’á»tụtụ ndị na-eleká»ta ụmụaka anaghịzị enwekebe mmasị n’egwu á»dịnala, mezịa ka ịmụta ezi agwa n’ebe ụmụaka ná» na-ama afá» n’ala. Nchá»cha a ga-enye aka n’ịhazi akparamagwa ụmụaka maka á»dịmma obodo. Ọ dị mkpa ịlaghachi azụ n’iji egwu á»dịnala azụlite ụmụaka ka obodo wee nwee agamniihu. Egwu dị nnkwu mkpa ma bụrụ ihe mmadụ apụghị ileghara anya na ndụ.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.