UFQDU AKAMGBA CHERE ASUSU IGBO

Akidi Felista Chichi

Abstract


Asxsx Igbo maa mma jqq njq q d[ara xmxafq Igbo niile. Onye q bxla kwes[r[ itinye aka mee asxsx Igbo ka q mawaga mma kar[a etu q d[ ugbu a. Ihe kpalitere ederede a bx na odee leruru anya nke qma ma chqpxta na nd[ Igbo anwaala oko ha ebe q d[ ukwuu [hx na asxsx Igbo kwxrx ch[m. Ha ka naagakwa n’ihu [gba mbq d[ iche iche na ihu na mbq nd[ nke ha gbara efugh[ qh[a. N’ihi na e tinye nnu na nri q bxrx na q txgh[ ya a ga na-etinyekwa ka o were pxta nke qma, maka na q bxrx na a kwxs[ itinye nke e tinyere etinye furu qh[a. Mbq nd[ a a gbarala gxnyere ime ka nne na nna ghqta mkpa q d[ isi n’xlq malite [kxziri xmxaka asxsx Igbo, ya bx [zxlite nwata xzq q ga-esi etoo, ka q ghara [hapx xzq ahx mgbe o toro (proverb 6:22), [kxzi Igbo bido n’xlqakwxkwq kacha ala ruo na nke kacha elu, iji asxsx Igbo ezi oziqma, ihiwe otu na qgbakq d[ iche iche e ji akwalite asxsx Igbo dgz. Qtxtx oge ka a na-ahxta na mbq nd[ a nwere ihe nd[ na-agba ha xkwx site n’aka nd[ Igbo n’onwe ha. N’ihi na mmadx anagh[ amata uru ihe o nwere bara rue mgbe q chqrq ya achqq. Akamgba nd[ a chere asxsx Igbo gxnyere: agwa nd[ nne na nna, nlel[ anya, e nwegh[ afq ojuju, ihere, nd[ isi ga-enye aka hazie aghazie naekposa ekposa na ihe nd[ qzq. A chqpxtara na asxsx Igbo zuru oke maa xma. O nwegh[ ihe asxsx nd[ ama ama n’xwa nwere asxsx Igbo enwegh[. Ya bx onye Igbo qbxla kwes[r[ inwe ojuju afq n’ebe asxsx Igbo d[ ma tinye aka kwado asxsx Igbo nke qma maka na a gbakqq qnx nyxq maam[r[ q gba xfxfx.

Full Text:

PDF

References


Agxgx, M.O. (2006). Nd[ Igbo na Akxkq Ala Ha. Nsukka: Eva-Unique

Enterprises.

Akidi, F.C. (2008). ‘Language Without Words’ in Journal of Language, Art

and Cultural Studies. Vol. 1. Owerri: A.I.F.C.E.

Akidi, F.C. (2009). Asxsx D[ ka ihe Igbo Agagh[ Anwx. Opiike Journal of

Igbo Language and Culture. Vol. 1. No. 1 Department of Nigerian

Languages, Owerri: A.I.F.C.E.

Akidi, F.C. (2011). Standard Igbo and Osina dialext: Similarities and

differences A}X Journal of Igbo Arts and Culture. Owerri: Imo

State Council for Arts and Culture.

Akidi, F.C. (2012). ‘Igbo Language and its Characteristics’ in Qja

International Journal of Igbo, African and Asian Studies. Awka:

Unizik

Anqzie, C.C. (1999). Lingwistiki Sayens: Asxsx. Nsukka: Fulladu Publishing

Company.

Anqzie, C.C. (2003). Igbo Kwenu (Akxkq na Omenala Nd[ Igbo) Enugu:

Computer Publishers.

Arisaukwu, U. (2002/2003). “Nke m d[[r[ m onye gba nk[t[ nke ya efuoâ€,

n’qbaokwu QNQ{ Vol. II, No. 3. Owerri: Seat of Wisdom

Seminary.

Chinagqrqm, L.C. (2009). “Mfxcha Asxsx Igbo: {txuche Nk[t[ in Opiike

Journal of Igbo Language and Culture. Vol. 1 No. 1. Department of

Nigerian Languages. Owerri: A.I.F.C.E.

Demson, C.F. (2003). Igbo Ogbaraqhxrx Maka Nkxzi na Omxmx Asxsx na

Xtqasxsx Igbo. Aba: E- Dems books.

Ezeomeke, S.O. (2004). Igodo Nghqta Xtqasxsx Igbo. Enugu: Computer Edge

Publishers.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.