Aha Onye Na-Achá»je Ya: Nzipụta Ya N’ejije Iko Onye Ji Ama

Okeyika, Juliet Ifunanya

Abstract


Ọtụtụ ndị mmadụ amaghị na aha e nyere onye, na-edozi maá»bụ emebi onye ahụ. Ndị Igbo nwere nkwenye ha nwere banyere ihe dị iche iche. Ha bụ ndị na-agba mbá» enwe echiche ha gbasara ihe ha kwenyere na ya. Nke a mere ha ji akpachapụrụ ihe á» bụla ha na-eme anya, nke ịba aha so n’otu n’ime ha. Ha anaghị aná»kata baa mmadụ aha n’amaghị mpụtara ya n’ihi na ha kwenyere na aha e nyere onye, ga-enweriri etu o si eso maá»bụ achá»je onye ahụ. A maara na ejije na-esi n’emereeme dị n’ime ya agbaziri mmadụ akparamaagwa ya. Ebumnobi nchá»cha a bụ igosi ka odee ejije si kwenye na nkwenye a site na mbá» á» gbara n’iji aha o nyere agwa dị n’ejije ya, egosi etu nkwenye ndị Igbo a siri metụta aha e nyere mmadụ n’ụwa a ná» n’ime ya. Nchá»cha a, bụ usoro nká»wa ka á» gbasoro n’ihi na e ji ejije Iko Onye Ji Ama nye nká»wa doro anya banyere isiokwu nchá»cha a. Atụtụ agwa (behavioural theory) bụ atụtụ e ji mee nchá»cha a n’ihi na á» bụ akparamaagwa nke agwa ndị dị n’ejije a há»á»rá», kpara mere nkwenye a jiri dị ire. Ọzá» bụ na á» bụ ya ka elebara anya iji gosi etu aha e nyere ha siri zipụta akparamaagwa ha n’ụzá» dị mma maá»bụ n’ụzá» dị njá». A chá»pụtara na ndị Igbo kwenyesịrị ike na aha onye na-achá»je ya. Ọzá» bụ na odee ejije a há»á»rá» kwenyere na nke a were nye agwa dị n’ejije ya aha dabara na nkwenye a site n’ihe ha mere n’ime ejije a. A tụrụ anya na nchá»cha a ga-abara ndị nne na nna uru ka ha mara na aha ha nyere ụmụ ha nwere otu ụzá» maá»bụ ụzá» olenaole o si achá»je ha, na ka ha ghara ịta onye á» bụla ụta mgbe mpụtara aha ha nyere ha ga na-apụta ihe. Ọ ga-eme ka nne na nna kpachara anya ha, chá»á» aha ga-edu ụmụ n’ụzá» dị mma n’ihi na agwa bụ mma mmadụ.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.