Agụmagụ á»nụ Igbo: ỤzỠỊkụnye Ezi Agwa Na Ịzụlite Ụmụaka N’okpuru Ọchịchị Anaá»cha Na Steeti Anambara

Achebe, A. N. C.; Obi-okoye, Ọgọchukwu Maryrose

Abstract


Agụmagụ á»nụ Igbo dika anyị maara bụ á»rụ nka ndị ahụ a na-agụpụta n’á»nụ nke e deghị ede n’akwụkwá», nke na-esi n’aka nna erute nnwa ya aka. Ọ bụ agụmagụ ndị ahụ jupụtara na nkụzi na amamihe, nke nna na-ahafe n’aka ụmụ ya site n’okwu á»nụ. N’ụwa taa, a na-ahụta n’ala adịghị mma nke mere na á»gbaghara jupụtara n'ebe niile n'obodo anyị taa nakwa n’ụwa niile. Ụzá» ndị ntoroá»bịa sizi etinye aka n'agwa á»já»á» dị iche iche bịazịrị bụrụ ihe gbagwojuru anya. Ọ bụ nsogbu ndị a na ndị á»zá» kpalitere nwanchá»cha n’ime nchá»cha n’isiokwu a iji belata nsogbu ndị a. Ebumnobi nchá»ch a bụ ịchá»pụta nakwa igosipụta ụzá» e nwere ike isi n’agụmagụ á»nụ Igbo kụnye ezi agwa n’á»zụzụ na ntolite ụmụaka n’Anaá»cha dị na steeti Anambra. E lebara anya n’á»tụtụ akwụkwá» iji mata echiche mmadụ ụfá»dụ n'isiokwu a. Atụtụ e nyochara maka nchá»cha a bụ atụtụ maka akparamagwa nke John B. Watson (1878-1958). Ọ ká»wara na akparamagwa á»bụla mmadụ nwere bụ nke a mụtara site na mmeká»rịta na mkpaká»rịta n’okirikiri ebe onye ahụ ná», ebe á»natarachi maá»bụ eburu pụta ụwa enwechaghị oke ihe nketa n’ebe akparamagwa nwata dị dịka á» dị na mmeká»rịta. Ndị e jiri mee nchá»cha a dị mmadụ iri ise, ndị gụnyere ụmụnwoke na ụmụ nwaanyị ndị ná» n'agbata afá» iri isii ruo afá» iri itoolu. E setere ndị a site n’obodo niile mejupụtara Anaá»cha. Ha bụ: Akwaeze, Obeledu Neni, Agụlụzigbo, Ichida, Adazị anị, Adazị enu, Adazị nnukwu, Agụlụ na Agụkwu nri. Nchá»cha a bụ nke gbasoro usoro sá»vee nke ngwaá»rụ e ji nweta data ya bụ ajụjụ á»nụ a gbara ndị e ji mee nchá»cha na akarangwa foonu. A kpachapụrụ anya tụchaa ihe a chịká»bara. A chá»pụtara na agụmagụ á»nụ n'oge ochie rụụrụ ndị nna nna anyị ha nnukwu á»rụ n'ịtá»rỠụmụaka ezi ntá»ala na ụkpụrụ ha sooro were baara onwe ha, ndị mụrụ ha na obodo ha uru. Nke a mere n’ihi na agụmagụ á»nụ Igbo niile bara ụba na nkụzị na amamihe nyere ụdị akparamagwa á»bụla nwata nwere ike ịkpa. E mejupụtara nke a n’ihi na e hiwere ha site n'omenaala na á»dịnaala ndị Igbo. Nwanchá»cha mechiri site n'ịtụnye ará»; ka ndị nne na nna tinyere ndị niile ná» n'á»kwa ịzụlite ụmụaka laghachịkwa azụ n'agụmagụ á»nụ igbo n'ihi na o zuru oke n'ihe niile a chá»rá» iji zụlite ụmụaka iji nwe udo na á»ganiihu n'obodo.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.