Ntụle Okwu Ịgba Akwụna n’Asụsụ Igbo: Usoro Amụmamụ Ncheke

Edith Ukamaka Nwobu & Aghaegbuna Haroldson Uwaezuoke

Abstract


Nchá»cha a lebara anya n’okwu ịgba akwụna n’Igbo n’usoro amụmamụ ncheke. Ihe ndị e bu n’obi bagide n’ememnchá»cha a bụ: ịchá»pụta mbụrụ ndị Igbo ji eziputa akwụna; ịma ụdị á»wa nhụta ha ji aká»wa okwu ndị a; ịmata ụdị echiche nhụrụnanya ha ji amado na nke nhụrụnuche na ịchá»pụta ma e nwere ike iji ntụnyere wee tụchaa okwu ndị a. E nwetere ngwa nchá»cha site na nchemi echiche na nchịgharị uche. Atụtụ e ji tụchaa data bụ atụtụ á»wa nhụta ma á» bụ ntụnyere. Na nchá»pụta, mbụrụ ndị Igbo ji ezipụta akwụna gụnyere: ịgba n’ezi, ịgba awantịlá», á»kụ enu, abalị agba aka, ụkwụ ịdị n’ezi, ịpụ n’aka, akwa ajụ oyi, ịgba nrịra, ịkwụnye ká»tịn, ịkpụ iku anya. Ọzá», ụdị á»wa echiche ha ji aká»wa okwu ndị a bụ: ndịnike, ndịnụzá», ndịnime na mwepụ ogbochi. Ụdị echiche a chá»pụtara ha na-amado na nke nhụrụnuche gụnyere: ịgba egwu, ịkpụchapụ iku anya, á»tụtụ mmadụ idina n’otu akwa, á»kụ inwuli elu, ịkwụnye ká»tịn n’ụlá», mkpi ịgba ewu dgz. Nke a pụtara na mbụrụ Igbo gbasara akwụna na-agbasoro iwu amụmamụ ncheke.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.


Â