Nigerian Journals Online (Nigerian Online Journals)


Welcome to Nigerian Journals Online (Nigerian Online Journals). Nigerian Journals Online is a website that hosts and indexes academic journals from different higher institutions and associations. NJOL is a great platform for online visibility of Nigerian researches and researchers through Open Journals System.

The editors of these journals make every effort in editing and correction to ensure the accuracy of the works. However, the editors are not responsible for any errors, mistake, and plagiarism  that may be found in any paper. Any views expressed in these journals are the views of the authors. Authors are responsible for any error, mistake and plagiarism in their papers.

Contact us.
Phone: +234(0)7031048438

Email: [email protected]

A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U V W X Y Z All

ODEZURUIGBO, Jonal Ozuru uwa, Nke Amumamu Igbo, Afirika Na Eshia (An International Journal of Igbo, African and Asian St

Odezuruigbo bụ Jọnal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshịa, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niile”. Nke a mere na Jọnal a, dị ka aha ya gosipụtara, metụtara mmadụ niile na mba niile.
Ebumnuche Jonal Odezuruigbo
hiwere isi n’ime ka a mara na ọ dị mkpa iji asụsụ Igbo depụta edemede nchọcha e nyochara nke ọma. Nke a ga-enye aka n’ịkwalite asụsụ Igbo, ma mee ka ọ na-eto eto. Ọ bụ nke a mere na ọ bụ naanị edemede nchọcha ndị e nyochara nke ọma, ndị e dere n’asụsụ Igbo; ndị ga-akwalite amamihe, ka a na-anabata maka ibipụta ha na Jonal Odezuruigbo.
A na-anabata edemede na atụmatụ ọ bụla metụtara ọdịmma ndị mmadụ, asụsụ, akụkọ ntọala, mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ekpemekpe, azụmahịa, agụmagụ, omenala, agụmakwụkwọ, ọchịchị, nkanaụzụ, w.d.g. Odezuruigbo bụ Jọnal a na-ebipụta kwa afọ.

View Journal | Current Issue | Register

1 - 1 of 1 Items