Agumagu Onu di ka ebe Nhiweisi Agumagu Edereede Nleba anya n’Agumagu a karusia Ngene na Nwata Rie Awo

Chioma C. Anagor

Abstract


Agụmagụ á»nụ ebe nhiweisi agụmagụ edereede na-aká»wa na agụmagụ edereede nwere ebe ha gbadoro ụkwụ wee malite, ha aná»kataghị bido. Ndi Igbo na-eche na agụmagụ Igbo pụtara ihe na nlegara anya afá» 1935, ha amaghi n’agụmagụ á»nụ/á»dinaala dirii kama enweghi ebe ebiputara ha n’ihi na ewezuga agụmagụ á»nụ/á»dinaala, agụmagụ edereede agaghi enwe mgbá»rá»gwụ fozia ito eto. Na nchá»cha e mere, a chá»pụtara n’akwụkwá» mbụ ndi Igbo dere oge ndị á»cha oziá»ma ná» n’afá» (1930 – 1961) mgbe ndá»rá»ndá»rá» á»tá»grafi biri nwere ụfá»dụ ihe a na-ahụ n’agụmagụ á»nụ/odinaala nke pụtara ihe na ya. E wepụ Ọmenụká» e dere n’afá» 1935, akụká» ndị á»zá» gbadokarịrị ụkwụ n’akụko ifo dị ka Ala Bingo na Elelia na Ihe O Mere. Ndị odee agụmagụ Igbo malitere iwebata ufudo ihe di n’ agụmagụ á»nụ/á»dinaala di ka; akuko ifo, omenala, nkwenye, obibindu, ejiji, emume ndị Igbo d.g.z. n’ime agụmagụ edereede ha. Ihe ndị a niile bụ ihe dibu n’agụmagụ á»nụ. Ihe a niile mere nwanchá»cha ji gbado ụkwụ n’agụmagụ odee ndị a há»á»rá» iji zipụta ka ndị odee agụmagụ Igbo si ezipụta agụmagụ á»nụ n’edereede ha. Nwanchá»cha chá»pụtara na e wepusịa ihe ndị a niile n’agụmagụ edereede Igbo, á» gaghị ezu oke ịbu agụmagụ Igbo na-agbanyeghị n’á»tụtụ odee ji asụsụ bekee were ezipụta obibindu na ihe banyere ndị Igbo n’agụmagụ ha. A gbasoro usoro nká»wa wee mee ka á»hanaeze mata na agaghị ewezuganwu agụmagụ á»nụ/á»dinaala n’ime agụmagụ edereede n’ihi na á» bu mmewere ya. Ọzá» bụ ka ndị odee á»hụụ kawa ahụ na-agbaso usoro a.


Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.


Copyright © 2015-2019. IJAAS. All Rights Reserved.

ISSN:2504-8694, E-ISSN:2635-3709Â