NKWAGHA DỊ KA O SI METỤTA ASỤSỤ NA NZIKỌRỊTA OZI

Florence Uju Ibeh, Onyinye Constance Amamgbo

Abstract


Nkwagha pụtara mmadụ isi ebe á» bi kwafee ebe á»zá». Nkwagha na-eweta mgbanwe n'asụsụ ma na-ebute nsogbu dị iche iche mgbe ndị mmadụ agaghị enwenwu ike inwe nzikorịta ozi nke á»ma maka ndịiche dị n’asụsụ. Ụfá»dụ ebumnuche nchá»cha a bụ ileba anya n’ihe bụ nkwagha na ụdị ya dị iche iche, nkwagha ndị ntotobịa na ụdị nkwagha ha na-eme n’oge ugbua, ihe butere ya na ịgba n’anwụ ka nkwagha si emetụta asụsụ na nziká»rịta ozi na ụzá» a ga-esi beleta ụdị nsogbu ndị a. Ngwa nchá»cha a bụ ndị e wetara n'akwụkwá» agumagu, ntaneti, na ajụjụ á»nụ a gbara ụfá»dụ ndị mmadụ. Nchá»cha a bụ nke nká»wasị sovee. Atụtụ nchá»cha a bụ nke inwe afá» ojuju onwe, ike asụsụ agbụrụ na atụtụ nkwagha nke Harris – Todaro. Nchá»pụta ụfá»dụ na-egosi na nkwagha na-eweta á»gbata uhie n’asụsụ na nziká»rita ozi, na-egbu asụsụ ma na-egbochi ihe ndi mmadụ nwere ike imenwu ma si na ha chá»ta ụzá» a ga-esi belata nsogbu ndị a. Nchá»cha a ga-abara á»tụtụ ndị mmadụ na ndị gá»á»menti uru. Ụfá»dụ aro nchá»cha a bụ ka ndị nne na nna ga na-azụnye ụmụ ha inwe nkwenye n’onwe ha site n’ijidesi asụsụ ha ike. Ọzá» ndị á»chịchị kwesiri ịrụpụta ụlá» dị iche iche, nye ndị ntorobịa á»rụ na ụfá»dụ aro ndị á»zá».

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.


Copyright © 2015-2019. IJAAS. All Rights Reserved.

ISSN:2504-8694, E-ISSN:2635-3709Â