NTULEKORITA OLUMBA NANKA NA IGBO IZUGBE
Abstract
Asusu o bula e nwere n’uwa nwere olumba di iche iche eji asu ya ma nwekwaa asusu Izugbe ya. Asusu Igbo, di ka out n’ime nnukwu asusu ato e nwere n’obodo a bu Naijiria (Igbo, Awusa na Yoruba) nwere olumba di iche iche ma nwezie Igbo Izugbe nke e jiri mara obodo niile na-asu Igbo.
Full Text:
PDFRefbacks
- There are currently no refbacks.