NTỤLEKỌRITA ỤDAOLU N’OLU EZEAGU NA IGBO IZUGBE

Christian E. C. Ogwudile

Abstract


Isiokwu nchá»cha a bụ ntuleká»rịta ụdaolu n’olu Ezeagụ na Igbo Izugbe. Ebumnuche nchá»cha a bụ iji chá»pụta ma e nwere myiri na ndịiche dị n’etiti olu abụỠndị ahụ. Ọ bụ n’olu okenye sitere n’Ezeagu ka a chịká»tara ahịrịokwu iri na abụỠe jiri mee nchá»cha a. Ndị okenye a bụ ndị o nwebeghị mgbe ha hapụrụ Ezeagụ gaa biri n’obodo á»zá». Ọ bụ usoro atụtụ akụkụ nná»rá» onwe ka a gbasoro wee mee nchá»cha a. Nwa nchá»cha chá»pụtara na e nwere myiri na ndịiche dị n’etiti olu Ezeagu na Igbo Izugbe. Nchá»pụta gosikwara na e nwere ụdaolu atá» n’olu Ezeagu dị ka á» dị n’Igbo Izugbe mana ụdansụda na-eweta ndịiche n’etiti mkpụrụokwu ụfá»dụ n’olu Ezeagụ. A chá»pụtakwaziri na e nwere mkpá»go na mkpá»ga na-abata n’olu Ezeagụ nke adịghị n’Igbo Izugbe. Ọ bụ mkpogo na mkpá»da a na-apụta ihe n’asụrụasụ Ezeagu na-eweta ndịiche nke na-eme na a na-eji ya amata mgbe onye Ezeagu sụrụ asụsụ. Ebumnobi á»zá» nchá»cha a nwere bụkwa ịkwalite asụsụ Igbo na kwa ịkpalite mmụỠndị Igbo ka ha gaa n’ihu n’itule olundi dị iche iche e nwere n’asụsụ Igbo iji chá»pụta ihe ndị á»zá» dị omimi banyere ha nke na-anaghị apụta ihe n’Igbo Izugbe.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.