MPỤTARA ILU METỤTARA JI DỊ KA ISI NRI N’ALA IGBO

Onyinye Constance Amamgbo

Abstract


Nchqcha a bx maka mpụtara ilu metxtara ji dị ka isi nri nd[ Igbo. Ji bụ isi sekpụ ntị na nri e nwere n’ala Igbo nke a na-akwanyekarịchara ugwu na nsọpụrụ n’ụzọ pụrụ iche. Ihe kpalitere mmxq nwanchqcha bx na o nwekabegh[ akwụkwọ ọ bụla ebe e nwere ilu nd[ metụtara maọbụ gbadoro ụkwụ na naanị ji dị ka nri nd[ Igbo na-erikarị.Ọzọ bụ ịmata ihe kpatara ndị Igbo ji were ji ka isi sekpu ntị na nri kacha dị mkpa n’ala Igbo. Mbumnuuche nwanchọcha maka nke a bx ka e site na nchọcha a kọwaara ọhanaeze na ilu Igbo nwekwara nd[ rụtụrụ aka n’ebe ji d[gas[ n’ụzọ dị icheiche. Ọzọ kwa, na q bụgh[ sq naan[ mgbe a na-ekwu okwu ọnu ̣maọbụ akụzi ihe n’ụlọakwụkwọ ka a na-ewebata ilu tụmadị nke rụtụrụ aka na ji. Atxtx mgbakwasa ụkwụ nchọcha a bụ atxtx njirieme na atụtụ nsinaxbxrx. A chqpxtara na ilu Igbo gbasara agbasa dị ka mkpụrụ xkpaka. Ebe e nwere nd[ metụtara anụmanụ, mmadụ, ihe nd[ na-eku ume na nd[ anagh[ eku ume n’ụd[ d[ iche iche. A chọpụtakwara na ji bụ isi nri ndị Igbo ma bụrụ a gụba agụnyeghị ịmata na ọ bụ onye iro gụrụ. Ọzọ, a chọpụtakwara na ji bụ nri nwere ugwu na nsọpụrụ pụrụ iche n’ala Igbo na ndụ ndị Igbo n’ụwa gbaa gburugburu. Nwanchọcha nwetara ngwa nchọcha ya site n’ajụjụ qnx qgbara nd[ mmadụ, akwụkwọ ọgụgụ na ihe nwanchọcha mabụ gbasara isiokwu a. Nchọcha a bụ nchọcha nkọwasị. N’ikpeazụ, nwanchọcha mejupụtara mbumnuuche ya site n’ime ka nwaafọ Igbo ọbụla mata na ilu Igbo bụ ihe metụtara akxkx d[ iche iche nke ọ bụ naan[ onye chemiri echiche ime gaeji ya rxq ọrụ. Na nch[kqta, nchqcha a ga-enyere xmxakwxkwq, nd[ nkuzi qhanaeze aka [mata mkpa ilu d[ na etu o siri metụta ji nke bụ isi nri ndị Igbo. Nwanchọcha naatx aro ka obodo qbxla d[ n’ala Igbo na-eme mmemme iri ji kwa afq iji kwanyere ya ugwu d[ ka isi nri n’ala Igbo.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.