Mpụtara Aha otutu ụmụ Nwoke na Nsirihụ ndị Igbo n’usoro Amụmamụ Asụsụ Ncheke

Florence Uju Ibeh

Abstract


Nchá»cha a na-atụle mpụtara aha otutu ụmụ nwoke na nsirihụ ndị Igbo n’usoro amụmamụ asụsụ ncheke. Asụsụ ncheke bụ amụmamụ e kepụtara á»hụrụ ji nghota amụ asụsụ Aha otutu n’aka nke á»zá» pụtara aha mmadụ nyere onwe ya site n’echichi maá»bụ nke ndị nwe mmadụ rinyere ya dị ka ha siri hụta onye ahụ. Nsogbu nchá»chá» a bụ imata ihe pkatara na á»tụtụ ụmụ nwoike na-enwe aha otutu ebe ufodụ enweghi. Ụfá»dụ ebumnobi nchá»cha a bụ ịnye nká»wa aha otutu, ịchá»pụta ụdị aha otutu ụmụ nwoke dị iche iche, echiche dị n’aha otutu ndị ahụ na otu ha siri nweta maá»bụ rie aha otutu ahụ. Ọzá» bụ ịchá»pụta uru na á»ghá»m dị n’aha otutu. Nchá»cha a bụ nke a gbasoro usoro sovee mee na naanị obodo asatá» n’ime obodo iri na asaa dị n’okpuru á»chịchị Idemili Ná»t na Saụt na Steeti Anambara. A gbasoro usoro ntụwaị há»rá» mmadụ asatá» agbara ajụjụ á»nụ ma tulekwa ihe ndị e dere n’ụdị isiokwu a maka nkwado ihe a na-ede. Atụtụ nchá»cha bụ atụtụ Ndịna Ncheke nke Lakoff na Johnson (1980). Atụtụ a na-aká»wa na tupu a mata echiche okwu á» bụla, a gaghị elefere á»rụ ụbụrụ maá»bụ gburu gburu na-arụ anya. Atụtụ á»zá» maka nchá»cha a bụ atụtụ Njirimee nke Wittgenstein (1953). Atụtụ a na-aká»wa na echiche okwu á»bụla bụ ihe ndị nwe ya ji ya eme n’asụsụ. Ụfá»dụ ihe achá»pụtara na ngwụcha ihe á»mụmụ a bụ na aha otutu ụmụ nwoke na-aza juru eju bara abara. Ụfá»dụ aha ka ha riiri maá»bụ zaara onwe ha site n’echichi, ụfá»dụ bụrụ nke ndị nwe onye ahụ riwere ya dị ka ndụ ya maá»bụ ụdịdị ekerechi ahụ ya siri dị. Ọzá» bụ na aha otutu ndị a niile na-enwe echiche na nghá»ta so ya. A chá»pụtakwara na aha otutu na-enye aka ịchịkwa akparamagwa mmadụ tụmadụ ndị e riri site ka ndụ onye ahụ na-ebi siri dị.Nchá»cha a na-atụ ará» ka ụmụ nwoke ruru ihe e ji mmadụ eme gaa n’ihu na-aza aha otutu dị mma maka nchekwe akparamagwa dị n’ịza aha otutu.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.