AGBA M MBỌ DỊ N’ỌBARA NDỊ IGBO: SITE N’AKWỤKWỌ NDỊ ODEE

Chioma C. Anagor

Abstract


Ụfá»dụ ndị ntorobịa n’oge ugbu a chá»rá» ibute ego na-agbaghị mbá», ụfá»dụ bụ ndị si n’ụzá» adịghị mma wee na-achụta ego, ụfá»dụ bụ ndị chekwubere onye á»zỠịnyere ha aka. Nke á»zá» bụ na agbụrụ ndị á»zá» na-enwere ndị Igbo anya ufu etu ha si achụta ego ihe ndị a niile mere edereede a ji gbado ụkwụ na agba m mbá» dị n’á»bara ndị Igbo iji gosipụta na ndị Igbo bụ agbụrụ bu ịgba mbá» n’á»bara ha bịa ụwa, ha ekwenyeghị na mmadụ na-aná» nkịtị ka onye á»zá» na-emeere ya ihe niile nke ha ji kwenye na mmadụ na-akpata akụ n’ụzá» ezighị ezi ya mere ha ji kwuo sị; “onye ruo n’anwụ, o rie na ndoâ€. Ndị Igbo bụ otu agbụrụ e nwere na Naịjirịa nke dị na mba Afrịka. Akụká» ká»kwara site na nchá»cha ndị ụfá»dụ mere na ndị Igbo bụ otu n’ime agbụrụ iri na abụỠnke agbụrụ Izrel. Ndị Igbo bi n’á»wụwa anyanwụ Naịjirịa, nke a apụtaghị na ha ebighị na mpaghara ndị á»zá» ebe ha si achụta ego. E nwere steeti ise bụ steeti ndị Igbo ha gụnyere; Abia, Anambara, Ebá»nyị, Enugwu na Imo mana nke ahụ apụtaghị na ha aná»ghị na Asaba, Ikwerre. N’oge agha Bịafra, emebisiri á»tụtụ ihe n’ala Igbo nke na onye hụrụ mpaghara ahụ taa agaghị ekwe na á» bụ otu ebe ahụ agha daburu. E nweela á»tụtụ ihe mkpagbu ndị Igbo nwetara na gá»á»mentị etiti site na ntuziaka ndị gá»á»mentị nke enyeghị ohere imeere ha ihe na steeti ha dị ka e si e mere ndị agbụrụ á»zá» ná» na Naịjirịa mana nke ahụ agaghị eweghachi ha azụ. Edereede a chá»rỠịgba n’anwụ na ịgba mbá» ndị Igbo nke pụtara ihe site n’achụmnta akụnaụba ha bụ á»natarachi. Edereede a ga-agbaso usoro nká»wa site n’ịleba anya n’akwụkwá» agụmagụ iduuazi aná» ndị a; Isi Akwụ Dara N’Ala, A Na- Agwa Ntị, Ọmenụká» , Adaeze na ntaneet wee ziputa ịgba mbá» ndị Igbo oge gboo, oge ugbu a na ihe ndị ha mepụtarala na ndụ ha dị ka á»kwa ndị ha jigasi na Naịjirịa na mba ụwa ndị á»zá» ma mee ka isiokwu a doo anya. Edereede a ga-eme ka ndị Igbo mata na ha bụ agbụrụ e ji ịgba mbá» mara, umengwu adịghị n’á»bara ha ma mekwaa ka agbụrụ ndị á»zá» na mba ụwa mata na á» bụ á»natarachị ndị Igbo ịgba mbá» na ịweta ezi mmepe n’obodo á» bụla ha batara.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.