Echiche Ndinime N’agum aha Mmadu N’ala Igbo

Patrick Ik. Umezi

Abstract


Nchocha a bu maka Echiche ndinime n’agum aha mmadu n’ala Igbo. Ihe nwa nchocha  bu n’uche bu ichoputa echiche miri emi di n’aha ndi Igbo na-agu mmadu. Atutu a gbasoro na nchocha a bu atutu echiche Park (2010). Mgbe e mechara nchocha a, a choputara na ndi Igbo nwere echiche miri emi di n’aha di iche iche ha na-agu mmadu. Ya bu na e nwere ihe ndi kpatara ha ji agu mmadu aha di iche iche. Echiche ndi a sitere na nghota ndi  igbo nwere n’oge ochie nakwa n’oge ugbu a banyere ndu nakwa uwa ha no n’ime ya. Ufodu ihe ndi ahu gunyere: Igu oge, nkwenye na ihe ndi  mere mmadu.

This paper is about the inner meaning of Igbo names. The researcher intends to find out the inner meaning hidden in the names Igbo people give to their children. The research was guided by Meaning theory of Park (2010). At the end of the research, it was discovered that there are hidden meanings in the names Igbo people take. That is there are a number of things that prompt the Igbo people to give their children various names. The names arose out of their understanding of life, the universe and things therein. This is summarized in time counting, belief and human experience.


Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.