NRQ D{KA MGBAAMA N’EJIJE IGBO XFQDX: OBIDIYA, NWATA BULIE NNA YA ELU NA OGBU MMADX NDX NA-AGX

Olekaibe Chinenye

Abstract


Nd[ Igbo bx nd[ na-anagh[ eji omenaala ha egwu egwu ma bxrxkwa nd[ hxrx nrq d[ka xzq e si ezi ozi bx nke mere ha ji were ya kpqrq ihe. Nke a kpatara na onye Igbo rqq nrq naedogh[ ya anya, q gawa na dib[a [chqpxta ihe q pxtara. Q na-eme nke a iji gbochie qdachi nwere ike isi na ya pxta ma nabatakwa ihe qma ga-esi na ya pxta. Nke a mere ka ebumnuche nchqcha a bxrx [chqpxta ma nrq q bx mgbaama n’eziokwu, ya na etu a ga-esi amata ama nd[ ahx site n’ihe nd[ mmadx derela n’ejije Igbo. Ihe e ji mee nchqcha a bx akwxkwq ejije Igbo bx nd[ a hqrqla nke gxnyere, Obidiya nke Akqma dere, Nwata bulie nna ya elu nke Nwadike dere na Ogbu Mmadx Ndx na-agx nke Ben Igbokwe dere. Site na nchqcha e mere, a chqpxtara na nd[ Igbo na-eji nrq kpqrq ihe n’eziokwu, na nrq bx ugegbe e ji ahx ihe ga-eme n’qd[niihu, na ihe e ji ama nrq ga-eme eme bx etu o si emetxta n’ahx, na nrq niile a hxrx n’ime akwxkwq qgxgx nd[ a b[ara na mmezu bx nke gos[r[ na nrq so n’otu xzq e si agba ama maka qd[niihu. N’ikpeazx, onye nchqcha chikqtara nchqcha a site n’inye ndxmqdx ka mmadx niile jiri nrq ha kpqrq ihe ka ha nwee ike [gbalahx qdachi nwere ike isi na ya pxta ma nabata nke qma sikwa n’ime ya. Ma nke ka nke bx [kxziri qgbq na-ab[a n’ihu mkpa q d[ iji nrq eme ihe. Qzq abxrx na nd[ odee ugbu a ga-akwalite nrq n’edemede ha ka qgbq nq ugbu a mata ihe ekwe na-akx

Full Text:

PDF

References


Akqma, E. (1977). Obidiya. Ibadan: Oxford University Press.

Baddeley, A. (Ed) (1980). Academic American Encyclopaedia vol. 13 (15th edition). New

York.

Castle de van, R. Hall, C. (1966). The Content Analysis of Dreams. New York: AppletonCentury Crofts.

Chinagorom, C.L. (2013). Uru Ezi Akanka n’Agxmagx Igbo Ugbu a. Owerri: I.O.

Publishers.

Domhoff, W. (2002). The Scientific Study of Dreams. APA: Apa Press

Dornhoff, G.W. (2005). The Dreams of men and women, patterns of Gender, Similarity

and Difference http://dreamresearch.nt/library/dornhoff-2005c.htm/

Dreams (Ed) (2000). The American Heritage Dictionary of the English Language, Fourth

Edition.

Eziqcha, E.U. (2001). The Facts of Dream. Abuja: Integrated Publishers.

Hornby, A.S. (ed) 1948). Oxford Advanced Learners Dictionary. Oxford: Oxford

University Press

Igbokwe, B. (1995). Ogbu Mmadx Ndx Na-Agx. Owerri: Perfectstrokes Publishers.

Kalu, O. & Nwosu, H. (1978). The Study of African Culture in African Cultural

Development. Enugu: Fourth Dimension Publishers.

Lawrenson, D. & Swubgwood, A. (1971). The Sociology of Literature. London: Mac

Gibbon and Kee.

Moonday, H.I. (1982). Definition of Literature; Literary Appreciation. London:

Longmans, Green and Co. Ltd.

Nwadike, I.U. (1992). Nwata Bulie Nna ya elu. Obosi: Pacific Publishers

Ofomata, C.E. (2004). Ndezu Xtqasxsx Igbo nke nd[ Sin[q Sekqnd[r[. Enugu: Format

Publishers Nig. Ltd.

Ogbalu, F.C. (2006) Omenala Igbo. Onitsha: University Publishers.

Omego, C. (2007). “A Survey of Language use and Culture in Igbolandâ€. Journal of

Nigerian Languages and Culture vol. 9. P. 168.

Osuagwu, B.I.N. (1981). Nd[ Igbo Na Omenaala ha. Owerri: Macmillan Nigeria

Publishers.

Okoro L.C (2012 Ederede Igbo. Owerri Trumpeters Concept

The Living Bible (1985). Nairobi: Living Bible International Africa.

The New Encyclopaedia Britannica. Vol 14 (15th edition) Chicago.

Ubesie, T. (1978). Qd[naala Igbo. Ibadan: Oxford University Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.