EJIMA OKWU ‘ELU NA ALA’ NA NZIPXTA HA N’AHA ND{ IGBO

Obiageli Theresa Nsolibe

Abstract


Asxsx bx ihe mmadx ji ekwu okwu ma bxrxkwa ihe ad[gh[ mfe. Q bx ya mere nd[ Igbo ji as[ na okwu abxgh[ [tq kqbq. Asxsx bx ihe ngalaba amxmamx Lingwistiks na-eleba anya. Hudson (1981, 27) lebara anya na ngalaba qmxmx lingwistiks Otu kqwara ya d[ka qmxmx asxsx site n’otu o siri metx qha. Nkqwa ya na-egosi na tupu mmadx na ibe ya enwee nzikqr[ta ozi maqbx mmekqr[ta n’xd[ qbxla, onye ahx aghagh[ ileba anya mata oÌtuÌ asxsx ahx siri metxta qha maqbx oÌtuÌnd[ qha si eji asxsx ahx ekwu okwu. OtuÌ€qbxla nwere xzq ha si emebe okwu ha na-ekwu, mgbe ha ji ekwu ya na usoro ha si ekwu ya. Na nkqwa xÌ€maÌ€okwu, SapirWhorf (1976:11) s[r[ na asxsx na-egosipxta nkwenye nd[, ka ha si eche echiche nakwa ka ha si ahxta xwa ha nq n’ime ya. Ha na-egosi ihe nd[ a n’xzq ha si ahazi okwu. Nd[ Igbo na-egosi d[ ka nkwenye ha siri d[ na ihe xwa na-aga abxq abxq. Ha na-eji nhazi okwu n’xd[ ejima okwu egosi nke a. Q bx nkwenye a mere na n’ime akwxkwq ejije Qjaad[l[ (pp. 40) QzqÌ€si, “{bq na {bq kwx. {bq na [bq kwx. Nke a, kedx nwanne g[?†Ajxjx a gos[r[ na nd[ Igbo kwenyere na okwu na ihe na-aga abxq abxq. N’ikwado echiche a, Nwqga (1984:22) s[r[ na nd[ Igbo kwenyere site na nhxrx xwa ha na ihe na-aga abuq abxq. Ha naegosi xd[ nkwenye a site n’ oÌtuÌ€xzq ha si ahazi okwu bx ejima okwu. Ejima okwu d[ qtxtx n’asxsx Igbo. Ha d[ xd[ abxq n’asxsx Igbo. Xd[ abxq ahx bx xd[ nke ‘enyi onye kpqrq ibe ya†na nke “ngakqr[ta n’xd[ ntxghar[â€. Ejima okwu nke ‘enyi onye kpqrq ibe ya’ bx xd[ nke q bx a kpqq oÌtuÌ€, a kpqqla nke qzq. Ije ha bx ije ejula na nk[rikq ya. O nwegh[ ka a kpqq aha nke a ghara [kpq nke qzq. Ije ha bx ije mwx na nkwx. {ma atx ha gxnyere: 1.mgba na qgx, 2.imi na qnx, 3.xkwx na aka na nd[ qzq. Ejima okwu nke ‘ngakqr[ta n’xd[ ntxghar[‘ bx okwu nd[ ha abxq bx ntxghar[. Nke a pxtara na ihe nke mbx na-ekwu bx ntxghar[ ihe nke abxq na-ekwu. Na mkpxrxokwu abxq a d[ na ntxghar[ egbochigh[ ha ijikq aka gosipxta oÌtuÌ€nghqta d[ ka akpaalaokwu ha bx. Okwu nd[ dabara ebe a gxnyere: 4.ihx na azx, 5.nne and nna, 6.elu na ala, 7.mmiri na anwx, 8.oke na nwunye na nd[ qzq. N’edemede a, any[ ga-eleba anya n’ejima okwu a bx ‘elu na ala’. Ha bx ejima okwu metxtara ekpemekpe nd[ Igbo. Nd[ Igbo na-ahxta elu na ala n’ekpemekpe ha xzq abxq. Nke

Full Text:

PDF

References


Achebe, C. (1975). “Chi in Igbo cosmology†Morning yet on creation day. London.

Heinemann Education Books.

Anagbqgx, P. N., Mba, B. M and Eme, C. A. (2010). Introduction to Linguistics. Awka:

Amaka Dreams.

Emenanjq, E. N. and Oweleke, E. N (2007). “Ejima Okwu-Complementary binominab: A

type of Igbo idioms†In Journal of Igbo studies. Vol. 2 pp. 137-146.

Esimoke, E. (1992). Ngwa community. Owerri: Jerry Press.

Hudson, R. A. (1981). Sociolinguistics. New York: University of Cambridge.

Maduka-Durunze, N. O. (1992).Igbo cosmology. Aba: Educational Publishers.

Nwqga, D. I. (1984).The Supreme God as a stranger in Igbo religious thought. Ahiazu

Mbaise: Hawks Press.

Qdxnke Artists (1977). Qjad[l[. Ibadan: Oxford University Press.

Qnwuejeogwu, M. A. (1975). “The Igbo culture area†in Qgbalx, F.C. and E.N. Emenanjq

(Eds) Igbo Language and Culture, Ibadan: Oxford University Press.

Sapir-Whorf, L. (1976). Language, thought and reality. London: MIT Press.

Uweh, A. (2010). The fundamentals of qd[nan[ (Igbo religion) Enugu: Citadel Press


Refbacks

  • There are currently no refbacks.