NNWEMAGBA ASUSU NYE ECHICHE NA NSIRIHU ASUSU IGBO

Patrick Umezi

Abstract


Nch?cha a b? maka nnwemagba as?s? nye echiche na nsirih? as?s? Igbo. Ihe nwanch?cha bu n’obi b? ?ch?p?ta etu as?s? si nwe agba nye echiche na nsirih? as?s? Igbo. ? gbasoro at?t? Sapir na Whorf (1948) wee nye nk?wa ya. Ka e mechara nch?cha a, a ch?p?tara na nnwemagba as?s? nye echiche na nsirih? as?s? Igbo p?tara ihe n’ebe nd? a: etu nd? Igbo si ag? ihe aha; Etu ha si ag? ihe ?kp? aha d? iche na etu ha si ag? ihe mb?a mb?a aha, site n’ihe nh?r?nuche d? iche iche, okwu mbite, site n’imep?ta ihe ?kp? d? iche iche, na kwa site na ns?nakw?kw?ns?. Ihe nd? a gosiri na as?s? nwere agba nye echiche na nsirih? as?s? Igbo.

Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.