IJI ADIMIKE ASUSU IGBO ZORO EZO RUPUTA ORU

Chinweude N. Ugochukwu

Abstract


Asusu bu ihe di ndu, di omimi, ma na-anwukwa anwu. N'ime otutu asusu e nwere n'uwa, naani ole na ole ka e ji aruputa ihe a na-ahu anya. Nke a aputaghi na o nwere asusu ka ibe ya mma, kama, o na-egosi na asusu ndi ahu etoruela ogo iji ha na-egbo mkpa. Edemede a gbadoro ukwu n'ichoputa adimike asusu Igbo ndi zoro ezo na ikwalite ha ruo ogugo iji ha na-egbo mkpa di iche iche na ndu mmadu. Ngwa oru e jiri mee nchocha a bu ilu Igbo ise. Site na nkowa na ntucha ilu ise ndi a tulere na nchocha a, a choputara na asusu Igbo nwere adimike miri emi zoro ezo nke naani ndi Igbo ga-achoputa ma kwalite maka igbo mkpa di iche iche.


Full Text:

PDF

Refbacks

  • There are currently no refbacks.